1. Udara mu cha
Udara mu cha ...
Nda cha cha cha nda!
Nwuye nna mo- o ...
Nda!
Gote Udara n'ahia ...
Nda!
Ra cha ra cha ra cha ...
Nda!
Ra cha pu nwa enwe nne...
Nda!
Ra cha pu nwa enwe nna ...
Nda!
Elu uwa bu oriri ...
Nda!
Onye nosia O nabia ...
Nda cha cha cha ... nda!
¤
2. Efi nama.
Anyi n'je ebe anyi ne je
Anyi we lepu anya n'lo
Anyi wehu k'ehi na bia,
Anyi we ti "Okokoko
Ehi nama unu ebu ka".
¤
(Culled from "A New Poetry Book for schools and colleges, book 2", by Dayo Ogunniyi)
No comments:
Post a Comment